Otú:wiki loves names
Ọdịdị
Nwanyị ǹkwọ
Nkọwa
[dezie]Nwaanyị ǹkwọ bụ aha ńwanyị́ amụrụ ụbọchị ǹkwọ
Nkeji Asụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Nwaanyị nkwọ bụ aha mmadụ
- Nwaanyị nkwọ bụ aha mama Emeka
- Nwaanyị nkwọ pịara m ụtarị tata
Mkpọputa
[dezie]Ńwáányị́ nke ọ́rụ́
Olumba
[dezie]Mgbankwọ
Ntụghari
[dezie]Bekee
[dezie]Woman born on ǹkwọ market day
Ibe dị na ụdakọ "wiki loves names"
Ndị a na-eso 153 ibé bụ ndị nọ na ụdakọ a, n'ime ngụkọta dị 153.