Ochicha

O sị Wiktionary

"""Ochicha"""

nkọwa[dezie]

Nke a bụ obere ariri nke na agahari na ebe obula.

nkejiasụsụ[dezie]

Aha

ọmụmaatụ[dezie]

Ochicha nọ na ulọ m.

mkpọpụta[dezie]

O/chi/cha

olumba[dezie]

ntụghari[dezie]

bekee[dezie]

Cockroach