Gaa na ọdịnaya

Igweike

Sitere na Wiktionary

Igweike

Nkọwa

[dezie]

Igweike pụtara na ike dị na ọnụọgụgụ nke mmadụ

NkejiAsụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]

Igweike bu aha ana-kpo mmadụ na ala igbo

mkpoputa

[dezie]

Igwéike

Olumba

[dezie]

Igwebuike

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

Strength in numbers

category

[dezie]