Jump to content

Chukwukelueze

O sị Wiktionary

"""Chukwukelueze"""

nkọwa[dezie]

Nke a bụ aha mmadụ nke putara na chukwu emego m eze.

nkejiasụsụ[dezie]

Aha

ọmụmaatụ[dezie]

Aha m bụ Chukwukelueze

mkpọpụta[dezie]

Chu/kwu/ke/lu/e/ze

ntụghari[dezie]

bekee[dezie]

God made me a king