Afe

O sị Wiktionary
Jump to navigation Jump to search

"""Afe"""

Nkọwa[dezie]

Afe bụ akwa mmadụ yi n'ahụ ya.

Nkeji Asụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Zụtara m afe mara mma.

Mkpọpụta[dezie]

Áfè

Olumba[dezie]

Uwe

Ntụgharị[dezie]

Bekee[dezie]

Clothe https://en.m.wiktionary.org/wiki/clothe

Category[dezie]