Gaa na ọdịnaya

Akụnnaya

Sitere na Wiktionary
(Ebugharịrị site na Akunnaya)

Akunnaya

Nkọwa

[dezie]

Akụnnaya pụtara na akụ bụ nke nna

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Akụnnaya bụ aha haa na aza na ala Ịgbo Akụnnịa bụ Aha Igbo Elu na tọrọ Ada.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]
  • akụnnaya (Anambra)
  • akụnnaa(Enugu)
  • ekụnna(Abịa)
  • Akụnnia(Igbo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Father's wealth