Chukwuemeka

O sị Wiktionary

"""Chukwuemeka"""

Nkọwa[dezie]

Chukwuemeka bụ aha mmadụ nke n'egosi mmadụ inye Chukwu ekele n'ihe ọma omere.

Nkeji Asụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Chukwuemeka bụ ezigbo enyim.

Mkpọpụta[dezie]

Chúkwúèméká

Olumba[dezie]

Olisaemeka

Ntugharị[dezie]

Bekee[dezie]

ThankGod https://en.m.wiktionary.org/wiki/thank

Category[dezie]