Lotachukwu
Ọdịdị
Lotachukwu
Nkọwa
[dezie ebe o si]Lotachukwu bụ aha ndị igbo a na-agụ mmadụ nke pụtara ka a na-elota Chukwu mgbe nile
NkejiAsụsụ
[dezie ebe o si]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie ebe o si]- Lotachukwu bu aha a na-aza n'ala igbo
- Lotachukwu bụ aha enyi m nwoke
Mkpọputa
[dezie ebe o si]
Olumba
[dezie ebe o si]- ChetaChukw(Imo)
- RotaChukwu(Anambra)
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie ebe o si]Bekee
[dezie ebe o si]Remember God