Sochikaima
Ọdịdị
Sochikaima
Nkọwa
[dezie ebe o si]Sochikaima pụtara na o bú soo soo Chukwu ka anyị ma
NkejiAsụsụ
[dezie ebe o si]Aha
ọmụmaatụ
[dezie ebe o si]Sochikaima bu aha ana-kpo mmadụ na ala igbo
Mkpoputa
[dezie ebe o si]Sochikaima
olumba
[dezie ebe o si]Sochukwukaima Sochikanyima
Ntụgharị
[dezie ebe o si]Bekee
[dezie ebe o si]It's only God that we know