Eberechukwu
Ọdịdị
Eberechukwu
Nkọwa
[dezie]Eberechukwu bụ aha mmadụ nke n'egosi na Chukwu nwere obi ebere.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Eberechukwu bụ aha ezigbo enyim nwanyị.
- Eberechukwu bụ aha dị mma na ala Igbo.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]- Eberenna
- Eberechukwu
- Eberechi
- Ebele