Gaa na ọdịnaya

Enyinnaya

Sitere na Wiktionary

Enyinnaya

Nkọwa

[dezie]

Enyinnaya pụtara na onye a bụ ọyị nna ya

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Enyinnaya bụ aha a na-akpọ mmadụ n'ala igbo

Mkpọpụta

[dezie]
Enyinnaya



Enyịnnaya

Olumba

[dezie]
  • Enyinnịa
  • Enyinna

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

His father's friend