Jump to content

Arụsị

O sị Wiktionary

"""Arụsị"""

Nkọwa

[dezie]

Arụsị bụ ihe akpụrụ akpụ nke ụfọdụ mmadụ na-efe dị ka chi ha.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ntọkọ bụ arụsị nke ụfọdụ na-efe dị ka chi ha.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Arụnshị

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Idol https://en.m.wiktionary.org/wiki/Idol