Chinyeaka
Ọdịdị
Chinyeaka
nkọwa
[dezie]Nke a putara na chukwu na enyere onye obula aka.
nkejiasụsụ
[dezie]Aha
ọmụmaatụ
[dezie]- Aha m bụ Chinyeaka.
- Chinyeaka na-asọpụrụ nne na nna ya.
- Chinyeaka bụ nwa agbọghọ nwere ezi agwa.
- Anyị nwere ekele maka Chinyeaka n’ihi enyemaka ọ na-enye ndị ọzọ.
mkpọpụta
[dezie]Chi/nye/a/ka
olumba
[dezie]ntụghari
[dezie]bekee
[dezie]God helps