Jump to content

Ogbunku

O sị Wiktionary

"""Ogbunkụ"""

Nkọwa[dezie]

Ogbunkụ bụ ihe eji akpọwa nkụ. E jikwa ya egbutu nnukwu osisi.

Nkeji Asụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ejim ogbunkụ kpọwaa nkụ n'oge mgbede.

Mkpọpụta[dezie]

Ògbúnkú

Olumba[dezie]

Ụgama

Ntụgharị[dezie]

Bekee[dezie]

Axe https://en.m.wiktionary.org/wiki/Axe

Category[dezie]