Jump to content

Isha

O sị Wiktionary

isha

Isha akpọwara na tebulu

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ otu na ime anumanu na ebi na mmiri. A na ejikwa ya esi nri di iche iche.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkowaaha

ọmụmaatụ

[dezie]

Isha tọrọ utọ na onu.

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

crayfish