Gaa na ọdịnaya

Nkïta

Sitere na Wiktionary

"""Nkịta"""

Nkọwa

[dezie]

Nkịta bụ aha anụmanụ n'ebi n'ụlọ. A na-ejikwa ya eche nche n'ụlọ.

St Bernard Dog 001

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nkịta na-agbọ ụja mgbe ọ hụrụ ndị ori.

Mkpọpụta

[dezie]

Nkítá

Olumba

[dezie]

Nkūta

Ntugharï

[dezie]

Bekee

[dezie]

Dog