Gaa na ọdịnaya

Eke na Egwurugwu

Sitere na Wiktionary
(Ebugharịrị site na Egwurugwu)

Egwurugwu

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ otu na ime ihe chineke Nna keputara na uwa.Ọ Na egosi anyi na chukwunna agaghi eji mmiri mebie uwa ozo.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
Egwurugwu
  • Egwurugwu a mara mma na eluigwe.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Rainbow