Afọ
Ọdịdị
Afọ
Nkọwa
[dezie]Afọ bụ akụkụ ahụ mmadụ ebe nri eriri na-abanye.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Nwatakịrị a na-enwe afọ ọsịsa.
- Mmadụ nile nwere afọ.
- O nwere nnukwu ehọ.
- Kpuchie efọ́ gị.
- Ehọ ya vuru ivu.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]- afọ→ Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
- afọ→ Imo(Owerri)
- ehọ→ Enugu(Nsukka)
- efọ́→ Abia(Abrịba)
- ehọ → Ebonyi(Afikpo)