Gaa na ọdịnaya

Torotoro

Sitere na Wiktionary

TOROTORO

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ otu n'ime anụmanụ Chineke nna kere. A na erikwa anụ ya eri.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Torotoro a buru ibu.

Mkpọpụta

[dezie]

To/ro/to/ro

olumba

[dezie]

Tolotolo (Anambra, Enugu)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Turkey