Gaa na ọdịnaya

Toochukwu

Sitere na Wiktionary

TOOCHUKWU

Nkọwa

[dezie]

Nke a bu aha pụtara ka anyi kelee chukwu nna.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Aha m bụ Toochukwu
  2. Aha nnam bụ Toochukwu

Mkpọpụta

[dezie]

Too/chu/kwu

Olumba

[dezie]

Toochi

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Praise God