Jump to content

Onye ofufe

O sị Wiktionary

Onye ofufe

Nkọwa

[dezie]

Onye ofufe pụtara ìhè na etughari okirikiri ne weta ikuku.

NkejiAsụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Onye ofufe na eme ka ebe nile juoo oyi ma weta kwa ventilashi n'ụlọ, onye ofufe na eme mekwa ka ahụ mmadụ juoo oyi.

Mkpoputa

[dezie]

Ònye ofufe

Olumba

[dezie]

Engini ikuku

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.m.wiktionary.org/wiki/Fan

Yoruba

[dezie]

àìpe

hausa

[dezie]

Ma'aboci

Category

[dezie]