Okpogho

O sị Wiktionary

"""Okpogho"""

Nkọwa[dezie]

Okpogho bụ ihe eji azụta ihe ọbụla na-ahịa.

Nkeji Asụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ejim okpogho zụta ekwentị na-ahịa.

Mkpọpụta[dezie]

Ókpóghó

Olumba[dezie]

Ego

Ntụgharị[dezie]

Bekee[dezie]

Money https://en.m.wiktionary.org/wiki/Money

Category[dezie]