Nshịkọ

O sị Wiktionary

"""Nshịkọ"""

Nkọwa[dezie]

Nshịkọ bụ anụmanụ n'ebi na mmiri nwere ụkwụ asatọ. Mmadụ n'erikwa ya eri.

Nkeji Asụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Nshịkọ na-atọ ụtọ.

Mkpọpụta[dezie]

Ńshíkó

Olumba[dezie]

Nsịkọ

Ntụgharị[dezie]

Bekee[dezie]

Crab https://en.m.wiktionary.org/wiki/crab

Category[dezie]