Anozie

O sị Wiktionary
Jump to navigation Jump to search

Anozie

Nkọwa[dezie]

Anozie pụtara na anyị anọ zi go

NkejiAsụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Anozie bu aha mmadụ na aza na ala igbo

Mkpoputa[dezie]

Anọzié

Olumba[dezie]

Alozie

Ntụgharị[dezie]

Bekee[dezie]

We are now settled or positioned

Category[dezie]