Ifechukwude

O sị Wiktionary

Ifechukwude

Nkowa[dezie]

Ifechukwude putara na ife a chukwu de odego ya

Nkejiasusu[dezie]

Aha

Omumaatu[dezie]

Ifechukwude bu aha mmadu na aza na ala igbo

Mkpoputa[dezie]

Iféchukwudè

Olumba[dezie]

Ihechukwude

Ntughari[dezie]

Bekee[dezie]

What God has written, he has written

Category[dezie]