Jump to content

Icheoku

O sị Wiktionary

"""icheoku"""

nkọwa

[dezie]

Nke a bụ nnụnụ na emoni mmadu ma na ekwu kwa oke okwu.

nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]

Icheoku a na ekwu oke okwu

mkpọpụta

[dezie]

I/che/oku

olumba

[dezie]

ntụghari

[dezie]

bekee

[dezie]

Parrot