Gaa na ọdịnaya

Ikwu nne

O sị Wiktionary

Ikwu nne

Nkọwa

[dezie]

Ikwu nne bụ ezinụlọ ebe amụrụ nne mmadụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Akpụgoeze bụ aha ikwu nnem.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ibe nne Ime nne Umune

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

(Maternal home)