Gaa na ọdịnaya

Akpi

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ obere anụ nwere odụdụ na agahari agahari.

=Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Akpi gbara Emeka.
  • Akpi bụ anụmanụ na-ebi n’ime ọhịa.
  • Akpi nwere ọdụ nke na-ewepụta nsí.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Scorpion

scorpion