Gaa na ọdịnaya

Afia

Sitere na Wiktionary

Afia

Nkọwa

[dezie]

Afia maọbụ ahịa bụ ebe a na ere ma na zụta ihe

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Na afia haa na ere ihe dị iche iche dịka

ncha, ude, ihe nri, akwa were dịrị gawazia.

  1. Gá goté ré m ńnú ná afia.

Mkpọpụta

[dezie]

A/fi/a

Olumba

[dezie]

Ahia

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.m.wiktionary.org/wiki/Market

Yoruba

[dezie]

Oja

hausa

[dezie]

Kasuwa

Category

[dezie]