Sọmadịna
Ọdịdị
(Ebugharịrị site na Somadina)
SOMADINA
Nkọwa
[dezie]Sọmadịna bụ aha mmadụ nke na-egosi na mmadụ chọrọ ịmụta ihe karịrị otu nwa.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Sọmadịna bụ aha onye nkuzi m.
- Aha nwannem bụ sọmadịna
Mkpọpụta
[dezie]Sọ̀mádị́ná
Olumba
[dezie]Nánị́mébílè
Ntụgharị
[dezie]Bekee
[dezie]Avoid lonesomeness https://en.m.wiktionary.org/wiki/lonesome