Kaobichukwume
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Kaobichukwume pụtara na, ka ihe dị Chukwu n'obi mëe
NkejiAsụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]kaobichukwume bu aha ana-kpo mmadụ na ala igbo
Mkpoputa
[dezie]
Kaobichukwumé
Olumba
[dezie]Kobichukwume
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Let the will of God / heart of God be done