Chukwudalu
Ọdịdị
CHUKWUDALU
Nkọwa
[dezie]Chukwudalụ bụ aha mmadụ nke n'egosi mmadụ inye Chukwu ekele.
Nkeji Asụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Chukwudalụ bụ aha m
- Aha ya bụ chukwudolue.
Mkpọpụta
[dezie]Chúkwúdālú
Olumba
[dezie]•Chimdalu
•Arinzechukwu
•Chiemeela
Ntụgharị
[dezie]Bekee
[dezie]ThankGod https://en.m.wiktionary.org/wiki/Special:Search?go=Look+up&search=ThankGod+&ns0=1