Jump to content

Chukwudiebele

O sị Wiktionary

Chukwudiebele

Nkọwa

[dezie]

Chukwudiebele pụtara na Chineke na eme lu anyị ebele

NkejiAsụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]

Chukwudiebele bu aha ana-kpo mmadụ na ala igbo

Mkpoputa

[dezie]

Chukwudiébelè

olumba

[dezie]

Chidiebere Chidiebele

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

God is merciful

category

[dezie]