Onyekachukwu
Ọdịdị
ONYEKACHUKWU
Nkọwa
[dezie]Onyekachukwu pụtara na onweghi onye ka Chukwu
NkejiAsụsụ
[dezie]Aha
ọmụmaatụ
[dezie]- Onyekachukwu bu aha ana-kpo nwata nwoke na nwanyị na ala igbo
- Aha nwannem bu onyekachukwu
Mkpoputa
[dezie]Ónyékachukwu
Olumba
[dezie]- Onyekachi
- Onyedika
- Onyedikachukwu
Ntụgharị
[dezie]Bekee
[dezie]Who is greater than God