Chukwuemerie

O sị Wiktionary

Chukwuemerie

Nkọwa[dezie]

Chukwuemerie pụtara na Chukwu emeri wo n'agha maobu ihe obula

NkejiAsụsụ[dezie]

Aha

ọmụmaatụ[dezie]

Chukwuemerie bu aha ana-kpo mmadụ na ala igbo

Mkpoputa[dezie]

Chukwuèmërié

olumba[dezie]

Chiemelie Chiemerie

Ntụgharị[dezie]

Bekee[dezie]

God has won

category[dezie]