Gaa na ọdịnaya

Cherechukwu

Sitere na Wiktionary

CHERECHUKWU

Nkọwa

[dezie]

Cherechukwu pụtara ka anyị ne chere Chineke

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Cherechukwu bụ aha ana-kpo mmadụ na ala igbo
  2. Aha ya bu cherechukwu.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Cherechi

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Wait for God