Orü ọ'bànifé nà Kelechukwupeter
A user with 121 edits. Account created on 4 Maachị 2024.
17 Mee 2024
- 07:3907:39, 17 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +333 N Utazi Jiri '==Nkọwa== Ụtazi bụ akwụkwọ nri n' egbu ilu. A na-eji ya esi nri ọbụla, ọ kachasị agịdị na pọtọpọtọ. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Ọ tinyere ụtazi n' ofe a. ==Mkpọpụta== /ụtazi/ ==Olumba== Utamanzi (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Category:wt/ig' kere ihü dị ùgbu â
- 07:3107:31, 17 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +14 Elulu →Olumba dị ùgbu â
- 07:3007:30, 17 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +327 N Elulu Jiri '==Nkọwa== Elulu bụ mkpụrụ a na-ete ofe. Ọ na-adị ụtọ nke ukwu. Ofe ya ka ọtụtụ ndị mmadụ mara dịka ofe egbusi. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Anyị ga-ete ofe elulu taa. ==Mkpọpụta== /elulu/ ==Olumba== ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Melon Category:wt/ig' kere ihü
16 Mee 2024
- 21:0421:04, 16 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +259 N Akịrịka Jiri '==Nkọwa== Ọ bụ igu nkwụ nke na-adị fịrịfịrị ==Nkejiasụsụ== Mkpọaha ==Ọmụmaatụ== Oji akịrịka wuo ụlọ ya. ==Mkpọpụta== ==Olumba== Ịgụ mpfu (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Palm fronds.' kere ihü dị ùgbu â
- 06:5606:56, 16 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +15 Ike ji →Olumba dị ùgbu â
- 06:5506:55, 16 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +377 N Ike ji Jiri '==Nkọwa== Ike ji bụ ụzọ eji akwado ji n' oba ji, site na ị kedo ya n' osisi ejiri mee oba ahụ maka ọdịnihu. ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ==Ọmụmaatụ== Obi kere narị osisi ji abụọ n' oba ya n' afọ a. ==Mkpọpụta== /ikeʤi/ ==Olumba== ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Tying yam Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü
- 06:4806:48, 16 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +410 N Ịgụ nkwụ Jiri '==Nkọwa== Ịgụ nkwụ bụ alaka nkwụ nke enwere ike ị mee azịza, maọbụ jiri dịka nkụ eji esi nri, nakwa ọtụtụ ihe ndị ọzọ dị iche iche. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Ọ gbutere ịgụ nkwụ abụọ. ==Mkpọpụta== /igunkwu/ ==Olumba== Ịgụ mfu (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü dị ùgbu â
- 06:4206:42, 16 Mee 2024 ndịịche akíkómbu −2 Ala obi →Nkọwa dị ùgbu â
- 06:4106:41, 16 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +434 N Ala obi Jiri '==Nkọwa== Ala obi bụa ala ebe mmadụ manyere ọgbụ maka ị rụ ụlọ wee biri na ya. Ọ bụ ebe mmadụ n' achọ ị mebe ezinaụlọ,nke bụ oké aka ya. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Anam aga ịmanye ọgbụ n' ala obi ebe m ga-arụ ụlọ m. ==Mkpọpụta== /alobi/ ==Olumba== Aliobu (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü
- 06:3406:34, 16 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +355 N Igwute ji Jiri '==Nkọwa== Igwute ji bụ ụzọ esi ewe ji akọrọ n' ubi, kwado ya n' oba ji maka ịchekwa ya. ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ==Ọmụmaatụ== Anyị na-aga ịgwute ji echi. ==Mkpọpụta== /igwuteji/ ==Olumba== Ibvuta ji (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Harvesting yam Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü dị ùgbu â
15 Mee 2024
- 19:4919:49, 15 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +352 N Nyọ akpụ Jiri '==Nkọwa== Nyọ akpụ bụ nkata eji ayọ akpụ ị ji kwado ya maka isi ya esi nakwa iri ya. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Weterem nyọ akpụ unu ka m yọọ akpụ anyị ga-esi. ==Mkpọpụta== ==Olumba== Oba akpụ (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü dị ùgbu â
- 19:3219:32, 15 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +7 Nvụvụ No edit summary dị ùgbu â
- 19:3019:30, 15 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +22 Nvụvụ No edit summary
- 19:2219:22, 15 Mee 2024 ndịịche akíkómbu −29 Nvụvụ →Bekee
- 19:2119:21, 15 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +375 N Nvụvụ Jiri '==Nkọwa== Nvụvụ bụ ihe an-ewepụta n' akwụ mgbe a na-eme mmanụ. Eji ya emennwụ ọkụ maka isi nri, ọkachasi n' oge udu mmiri. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Jiri Nvụvụ tinyere m ọkụ n' ite a. ==Mkpọpụta== ==Olumba== Nvefu(izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü
- 19:1219:12, 15 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +317 N Ahịhịara Jiri ' ==Nkọwa== Ahịhịara bụ akwụkwọ nri eji esi ofe. A na-ejikarị ya esi ofe ọgbọnọ. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Cheta ka-itinye ahịhịara n' ofe ahụ. ==Mkpọpụta== ==Olumba== ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü dị ùgbu â
- 08:5808:58, 15 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +412 N Uziza Jiri ' ==Nkọwa== Uziza bụ akwụkwọ nri na-enwe ísì ọma. E ji ya e si ofe, ọ kachasị ofe egusi. A makwara ya dika ọgwụ, nke na-enyere nwanyị mụrụ nwa ọhụrụ aka inweta ike. ==Nkejiasụsụ== Aha ===Ọmụmaatụ=== I ga etinye akwụkwọ ụzịza n' ofe ahụ ka ọ wee nwee isi oma ==Mkpọpụta== ==Olumba== ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig' kere ihü dị ùgbu â
14 Mee 2024
- 20:1520:15, 14 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +310 N Nvụla Jiri ' ==Nkọwa== Nvụla bụ ji mmiri na-adị ọcha. A na-akọ ya n' ubi. E jikwa ya asụ ụtara ji. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Anyị riri ji nvụla ụnyaahụ. ==Mkpọpụta== ===Olumba=== /nvụla/ ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== White yam Category:wt/ig' kere ihü dị ùgbu â
2 Mee 2024
- 14:3814:38, 2 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +18 ayiya →Nkọwa dị ùgbu â
29 Eprel 2024
- 13:4413:44, 29 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu +108 Ime mmanụ →Mkpọpụta dị ùgbu â
- 13:4313:43, 29 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu +283 N Ime mmanụ Jiri '==Nkọwa== Ime mmanụ bụ ụzọ esi eji akwụ emepụta mmanụ eji esi nri. ==Nkejiasụsụ== Nkọwa aha ==Ọmụmaatụ== Nkechi kụzirim etu esi eme mmanụ. ==Mkpọpụta== / Ime mmanụ/ ==Olumba== ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Oil processing' kere ihü
22 Eprel 2024
- 12:3512:35, 22 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu +1 Ome jí No edit summary dị ùgbu â
- 12:3512:35, 22 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu −9 Ome jí No edit summary
- 12:3412:34, 22 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu −3 Ome jí No edit summary
20 Eprel 2024
- 13:2313:23, 20 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu +99 Ọgbụ (été) →Mkpọpụta dị ùgbu â
- 13:0813:08, 20 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu +350 N Ọgbụ (été) Jiri '==Nkọwa== Ọgbụ bụ akwụkwọ nri eji esi nri; eji ya esi ofe, jirikwa ya agwọ ji. ==Nkejiasụsụ== mkpọaha ==Ọmụmaatụ== Ejim ọgbụ gwọọ ji ahụ. O tinyere akwụkwọ ogbụ n' ofe a? ==Mkpọpụta== /ọgbụ/ ==Olumba== Ekwo ọgbụ(izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig' kere ihü
- 12:1012:10, 20 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu +128 Akwụkwọ agbara →Mkpọpụta dị ùgbu â
- 12:0712:07, 20 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu −1 Akwụkwọ agbara No edit summary
- 12:0712:07, 20 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu +417 N Akwụkwọ agbara Jiri ' ==Nkọwa== Akwụkwọ agbara bụ akwụkwọ ọhịa nke n' agbakasi ahụ. Ọ bụ akwụkwọ a mara dịka akwụkwọ mmiri uhie nke na-apụta n' ya. ==Nkejiasụsụ== mkpọaha ==Ọmụmaatụ== Ahụ na-agbakasi ya n' ihi akwụkwọ agbara dara ya n'ahụ. ==Mkpọpụta== /akwụkwọ agbara/ ==Olumba== Ekwo gbara (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig' kere ihü
- 11:3011:30, 20 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu +57 Agbaja mmanya →Mkpọpụta dị ùgbu â
- 11:2911:29, 20 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu +401 N Agbaja mmanya Jiri ' ==Nkọwa== Agbaja mmanya bụ ihe a na-eji etinye mmanya maka ịṅụ nakwa ịchekwa ya ==Nkejiasụsụ== mkpọaha ==Ọmụmaatụ== Wetere m agbaja mmanya m maka ịṅụ mmanya. ==Mkpọpụta== /agbaja mmanya/ LL-Q33578 (ibo)-Chinecherem christiana-Agbaja mmanya.wav ==Olumba== Galon mme (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Palm wine galon Category:wt/ig' kere ihü
- 11:1011:10, 20 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu +86 Inine →Mkpọpụta dị ùgbu â
- 11:0711:07, 20 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu +287 N Inine Jiri '==Nkọwa== Nke a bụ akwụkwọ nri n' acha ndụ ndụ. E ji ya esi ofe. ===Nkejiasụsụ=== mkpọaha ===Ọmụmaatụ=== Ada ji inine sie ofe a. ===Mkpọpụta=== /inine/ ==Olumba== ịne (Eha-Amufu) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig' kere ihü
- 09:5809:58, 20 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu −1 Èbèrèbé →Ọmụmaatụ dị ùgbu â Tags: ḿmezi m̀pàn'aka Ndezi web nke mbugharị
5 Eprel 2024
- 18:3318:33, 5 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu +96 Èbèrèbé →Mkpọpụta
- 11:1011:10, 5 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu −12 Èbèrèbé →Bekee
- 11:0911:09, 5 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu +53 Èbèrèbé →Ọmụmaatụ
- 10:5910:59, 5 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu +21 idenye akpụ →Nkọwa dị ùgbu â
- 10:5710:57, 5 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu +21 idenye akpụ →Bekee
- 10:5510:55, 5 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu +20 iyọ akpụ →Bekee dị ùgbu â
- 10:4810:48, 5 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu +21 mkpụrụ ji →Olumba dị ùgbu â
- 10:4610:46, 5 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu +10 mkpụrụ ji →Bekee
- 10:4510:45, 5 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu −1 ikwacha ji →Olumba dị ùgbu â
- 10:4410:44, 5 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu −1 ikwacha ji →Nkọwa
- 10:4010:40, 5 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu +7 Nkwacha ji →Olumba dị ùgbu â
- 10:3310:33, 5 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu 0 Nkwacha ji →Nkọwa
- 10:3310:33, 5 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu +44 Nkwacha ji →Nkọwa
- 10:3010:30, 5 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu 0 ogiri nkwụ →Nkọwa dị ùgbu â
- 10:2810:28, 5 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu +12 ntụrụkpa →Bekee dị ùgbu â
- 10:2710:27, 5 Eprel 2024 ndịịche akíkómbu −1 ntụrụkpa →Olumba