Nkwacha ji
Ikwacha ji bụ iji mma, wepụ akị̀ka dị n' ahụ ji ka ọ dị mma n' anya.
Nkọwa aha
Kwachaa ji ahụ nke ọma maka ire ya ere.
Imecha ji(izzi)