Ala obi
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ala obi bụ ala ebe mmadụ manyere ọgbụ maka ị rụ ụlọ wee biri na ya. Ọ bụ ebe mmadụ n' achọ ị mebe ezinaụlọ,nke bụ oké aka ya.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Anam aga ịmanye ọgbụ n' ala obi ebe m ga-arụ ụlọ m.
Mkpọpụta
[dezie]/alobi/
Olumba
[dezie]Aliobu (izzi)
Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]- KÚFÙ Target page name