Akwụkwọ ndekọ ọha niile

Jikọtara ngosi nke ndekọ niile dị Wiktionary. Ị nwere ike imebi echiche site na ịhọrọ ụdị ndekọ, aha njirimara (nke na-emetụta ikpe), ma ọ bụ ibe emetụtara (nwekwara mmetụta gbasara ikpe).

Ndetu-nchétá
  • 07:39, 17 Mee 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page Utazi (Jiri '==Nkọwa== Ụtazi bụ akwụkwọ nri n' egbu ilu. A na-eji ya esi nri ọbụla, ọ kachasị agịdị na pọtọpọtọ. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Ọ tinyere ụtazi n' ofe a. ==Mkpọpụta== /ụtazi/ ==Olumba== Utamanzi (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Category:wt/ig' kere ihü)
  • 07:30, 17 Mee 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page Elulu (Jiri '==Nkọwa== Elulu bụ mkpụrụ a na-ete ofe. Ọ na-adị ụtọ nke ukwu. Ofe ya ka ọtụtụ ndị mmadụ mara dịka ofe egbusi. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Anyị ga-ete ofe elulu taa. ==Mkpọpụta== /elulu/ ==Olumba== ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Melon Category:wt/ig' kere ihü)
  • 21:04, 16 Mee 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page Akịrịka (Jiri '==Nkọwa== Ọ bụ igu nkwụ nke na-adị fịrịfịrị ==Nkejiasụsụ== Mkpọaha ==Ọmụmaatụ== Oji akịrịka wuo ụlọ ya. ==Mkpọpụta== ==Olumba== Ịgụ mpfu (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Palm fronds.' kere ihü)
  • 06:55, 16 Mee 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page Ike ji (Jiri '==Nkọwa== Ike ji bụ ụzọ eji akwado ji n' oba ji, site na ị kedo ya n' osisi ejiri mee oba ahụ maka ọdịnihu. ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ==Ọmụmaatụ== Obi kere narị osisi ji abụọ n' oba ya n' afọ a. ==Mkpọpụta== /ikeʤi/ ==Olumba== ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Tying yam Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü)
  • 06:48, 16 Mee 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page Ịgụ nkwụ (Jiri '==Nkọwa== Ịgụ nkwụ bụ alaka nkwụ nke enwere ike ị mee azịza, maọbụ jiri dịka nkụ eji esi nri, nakwa ọtụtụ ihe ndị ọzọ dị iche iche. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Ọ gbutere ịgụ nkwụ abụọ. ==Mkpọpụta== /igunkwu/ ==Olumba== Ịgụ mfu (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü)
  • 06:41, 16 Mee 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page Ala obi (Jiri '==Nkọwa== Ala obi bụa ala ebe mmadụ manyere ọgbụ maka ị rụ ụlọ wee biri na ya. Ọ bụ ebe mmadụ n' achọ ị mebe ezinaụlọ,nke bụ oké aka ya. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Anam aga ịmanye ọgbụ n' ala obi ebe m ga-arụ ụlọ m. ==Mkpọpụta== /alobi/ ==Olumba== Aliobu (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü)
  • 06:34, 16 Mee 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page Igwute ji (Jiri '==Nkọwa== Igwute ji bụ ụzọ esi ewe ji akọrọ n' ubi, kwado ya n' oba ji maka ịchekwa ya. ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ==Ọmụmaatụ== Anyị na-aga ịgwute ji echi. ==Mkpọpụta== /igwuteji/ ==Olumba== Ibvuta ji (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Harvesting yam Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü)
  • 19:49, 15 Mee 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page Nyọ akpụ (Jiri '==Nkọwa== Nyọ akpụ bụ nkata eji ayọ akpụ ị ji kwado ya maka isi ya esi nakwa iri ya. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Weterem nyọ akpụ unu ka m yọọ akpụ anyị ga-esi. ==Mkpọpụta== ==Olumba== Oba akpụ (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü)
  • 19:21, 15 Mee 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page Nvụvụ (Jiri '==Nkọwa== Nvụvụ bụ ihe an-ewepụta n' akwụ mgbe a na-eme mmanụ. Eji ya emennwụ ọkụ maka isi nri, ọkachasi n' oge udu mmiri. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Jiri Nvụvụ tinyere m ọkụ n' ite a. ==Mkpọpụta== ==Olumba== Nvefu(izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü)
  • 19:12, 15 Mee 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page Ahịhịara (Jiri ' ==Nkọwa== Ahịhịara bụ akwụkwọ nri eji esi ofe. A na-ejikarị ya esi ofe ọgbọnọ. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Cheta ka-itinye ahịhịara n' ofe ahụ. ==Mkpọpụta== ==Olumba== ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü)
  • 08:58, 15 Mee 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page Uziza (Jiri ' ==Nkọwa== Uziza bụ akwụkwọ nri na-enwe ísì ọma. E ji ya e si ofe, ọ kachasị ofe egusi. A makwara ya dika ọgwụ, nke na-enyere nwanyị mụrụ nwa ọhụrụ aka inweta ike. ==Nkejiasụsụ== Aha ===Ọmụmaatụ=== I ga etinye akwụkwọ ụzịza n' ofe ahụ ka ọ wee nwee isi oma ==Mkpọpụta== ==Olumba== ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig' kere ihü)
  • 20:15, 14 Mee 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page Nvụla (Jiri ' ==Nkọwa== Nvụla bụ ji mmiri na-adị ọcha. A na-akọ ya n' ubi. E jikwa ya asụ ụtara ji. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Anyị riri ji nvụla ụnyaahụ. ==Mkpọpụta== ===Olumba=== /nvụla/ ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== White yam Category:wt/ig' kere ihü)
  • 13:43, 29 Eprel 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page Ime mmanụ (Jiri '==Nkọwa== Ime mmanụ bụ ụzọ esi eji akwụ emepụta mmanụ eji esi nri. ==Nkejiasụsụ== Nkọwa aha ==Ọmụmaatụ== Nkechi kụzirim etu esi eme mmanụ. ==Mkpọpụta== / Ime mmanụ/ ==Olumba== ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Oil processing' kere ihü)
  • 13:08, 20 Eprel 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page Ọgbụ (été) (Jiri '==Nkọwa== Ọgbụ bụ akwụkwọ nri eji esi nri; eji ya esi ofe, jirikwa ya agwọ ji. ==Nkejiasụsụ== mkpọaha ==Ọmụmaatụ== Ejim ọgbụ gwọọ ji ahụ. O tinyere akwụkwọ ogbụ n' ofe a? ==Mkpọpụta== /ọgbụ/ ==Olumba== Ekwo ọgbụ(izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig' kere ihü)
  • 12:07, 20 Eprel 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page Akwụkwọ agbara (Jiri ' ==Nkọwa== Akwụkwọ agbara bụ akwụkwọ ọhịa nke n' agbakasi ahụ. Ọ bụ akwụkwọ a mara dịka akwụkwọ mmiri uhie nke na-apụta n' ya. ==Nkejiasụsụ== mkpọaha ==Ọmụmaatụ== Ahụ na-agbakasi ya n' ihi akwụkwọ agbara dara ya n'ahụ. ==Mkpọpụta== /akwụkwọ agbara/ ==Olumba== Ekwo gbara (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig' kere ihü)
  • 11:29, 20 Eprel 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page Agbaja mmanya (Jiri ' ==Nkọwa== Agbaja mmanya bụ ihe a na-eji etinye mmanya maka ịṅụ nakwa ịchekwa ya ==Nkejiasụsụ== mkpọaha ==Ọmụmaatụ== Wetere m agbaja mmanya m maka ịṅụ mmanya. ==Mkpọpụta== /agbaja mmanya/ LL-Q33578 (ibo)-Chinecherem christiana-Agbaja mmanya.wav ==Olumba== Galon mme (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Palm wine galon Category:wt/ig' kere ihü)
  • 11:07, 20 Eprel 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page Inine (Jiri '==Nkọwa== Nke a bụ akwụkwọ nri n' acha ndụ ndụ. E ji ya esi ofe. ===Nkejiasụsụ=== mkpọaha ===Ọmụmaatụ=== Ada ji inine sie ofe a. ===Mkpọpụta=== /inine/ ==Olumba== ịne (Eha-Amufu) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig' kere ihü)
  • 07:01, 26 Maachị 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page ayiya (Jiri ' ==Nkọwa== Ayịya bụ ihe ahụ eji esi nri n' adika ahịhịa kpọrọ nkụ ma na-achaa uhie uhie. Ọ na-akpọ nkụ. Ọtụtụ ndị Igbo mara ya dika isha. Ọ na-ebi na mmiri, bụ na mmiri. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmatụ== Ọ bụ sọọ ayịya ka o jị sitere ndị ọgbọ ya nri na mmemmé ahụ. ==Mkpọpụta== ==Olumba== Esha(izzi dialect) ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Cray fish' kere ihü)
  • 06:52, 26 Maachị 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page ikwacha ji (Jiri 'Nkwacha ji ==Nkọwa== Nkwacha ji bụ iji mma, wepụ akị̀ka dị n' ahụ ji ka ọ dị mma n' anya. ==Nkejiasụsụ== Nkọwa aha ==Ọmụmatụ== Kwachaa ji ahụ nke ọma maka ire ya ere. ==Mkpọpụta== ==Olumba== Mmecha ji(izzi) ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee==' kere ihü)
  • 06:25, 26 Maachị 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page ogiri nkwụ (Jiri 'Ogiri nkwụ ==Nkọwa== Ogiri nkwụ bụ mmiri eji sucha akwụ iji mepụta mmanụ. Ọ bụrụ na asụcha akwụ, wepụ avụvụ dị na ya, mepụta mmanụ, weputa aki, nke ọzọ goziri ka a na akpọ ogiri nkwụ. ==Nkejiasụsụ== Nkọwa aha ==Ọmụmatụ== Ọ wụrụ ogiri nkwụ na ákwà ọcha m. ==Mkpọpụta== LL-Q33578 (ibo)-Chinecherem christiana-Ogiri nkwụ.wav ==Olumba== Ogiri epfu ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee==' kere ihü)
  • 06:17, 26 Maachị 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page Nkwacha ji (Jiri 'Nkwacha ji ==Nkọwa== Nkwacha ji bụ ihe e ji emecha ahụ ji ka ọ dị mma n' anya. Ọ na adịkarị ka mma. ==Nkejiasụsụ== Nkọwa aha ==Ọmụmatụ== Jiri nkwacha ji kacha ji ahụ nke ọma maka ire ya ere. ==Mkpọpụta== ==Olumba== Imecha ji ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee==' kere ihü)
  • 06:05, 26 Maachị 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page idenye akpụ (Jiri 'Idenye Akpụ ==Nkọwa== I tinye akpụ na mmiri ka oruo eru ==Nkejiasụsụ== Nkọwa aha ==Ọmụmatụ== Denyerem akpụ ahụ na mmiri ==Mkpọpụta== ==Olumba== Idee egbụrụ ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== Emparpar yuca ==Bekee==' kere ihü)
  • 19:18, 25 Maachị 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page mkpụrụ ji (Jiri ' ==Nkọwa== Mkpụrụ ji bụ kịrị dịrị ji a na-enweta na ji ewere n' ubi. Ọ na-abukarị ndị ahụ ka a n' ama iji nweta nke ọhụrụ afọ ọzọ. ==Nkejiasụsụ== Nkọwa aha ==Ọmụmatụ== Ọ bụ sọsọọ mkpụrụ ji ka-osiri m taa. ==Mkpọpụta== ==Mkpọpụta== ==Olumba== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee==' kere ihü)
  • 18:57, 25 Maachị 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page iyọ akpụ (Jiri 'Iyọ Akpụ ==Nkọwa== I wepụ ahịhịa dị n'akpụ tupu eye ya ==Nkejiasụsụ== Nkọwa aha ==Ọmụmatụ== E ji kpasa ayọ akpụ ==Mkpọpụta== ==Olumba== Iyọ egbụrụ ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== Sieh maniok ==Bekee==' kere ihü)
  • 06:27, 25 Maachị 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page ntụrụkpa (Jiri '==Ntụrụkpa== ==Nkọwa== Ntụrụkpa bụ akwụkwọ nri eji esi ofe. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Amaka ji akwụkwọ ntụrụkpa sie ofe ede. ==Mkpọpụta== ==Olumba== Uturukpa ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Category:wt/ig' kere ihü)
  • 12:58, 21 Maachị 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page avụvụ nkwụ (Jiri '==Ávụ́vụ́ ńkwụ́== ==Nkọwa== ávụ́vụ́ ńkwụ́ bụ ahịhịa ndị ahụ asụpụtara na nkwụ. E ji ya emete mmụmụ ọkụ ==Nkejiasụsụ== mkpọaha ==Ọmụmaatụ== ávụ́vụ́ ńkwụ́ ka anyị ji emenwute ọkụ n’ekwu nne m ==Mkpọpụta== /avʊvʊŋkwʊ/ ==Olumba== ávụ́vụ́ (lokpaukwu) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Palm fibre Category:wt/ig' kere ihü)
  • 06:53, 20 Maachị 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page akara jíákpụ́ (Jiri '==àkàrà jíákpụ̄== ==Nkọwa== Ákàrà jíákpụ́ bụ nri a na-emepụta na jíákpụ́, site n' ịkwọ ya akwọ ma ghee ya eghe. Ọ na-akpọ nkụ ma dị ụtọ. ==Nkejiasụsụ== Mkpọaha ==Ọmụmaatụ== Ọ zụtara ákàrà jíákpụ́ n' ahịa Eke. ==Mkpọpụta== ==Olumba== ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig' kere ihü)
  • 16:15, 19 Maachị 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page Ókpóró jíákpụ́ (Create)
  • 15:45, 19 Maachị 2024 Kelechukwupeter ṅkátá mmetara created page Adụ (Create page)
  • 13:02, 4 Maachị 2024 akaụntụ Kelechukwupeter ṅkátá mmetara bụ created