Gaa na ọdịnaya

idenye akpụ

Sitere na Wiktionary

Idenye Akpụ

Nkọwa

[dezie]

I tinye akpụ na mmiri ka ọ ruo ero, tupu ayọwa ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwa aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Denyerem akpụ ahụ na mmiri

Mkpọpụta

[dezie]
Idenye akpụ

Olumba

[dezie]

Idee egbụrụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Emparpar yuca

Bekee

[dezie]

Cassava fermentation