Agbaja mmanya
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Agbaja mmanya bụ ihe a na-eji etinye mmanya maka ịṅụ nakwa ịchekwa ya
Nkejiasụsụ
[dezie]mkpọaha
Ọmụmaatụ
[dezie]Wetere m agbaja mmanya m maka ịṅụ mmanya.
Mkpọpụta
[dezie]/agbaja mmanya/
Olumba
[dezie]Galon mme (izzi)
Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Palm wine galon