Igwute ji bụ ụzọ esi ewe ji akọrọ n' ubi, kwado ya n' oba ji maka ịchekwa ya.
Ngwaa
Anyị na-aga ịgwute ji echi.
/igwuteji/
Ibvuta ji (izzi)
Harvesting yam