Akwụkwọ agbara

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Akwụkwọ agbara bụ akwụkwọ ọhịa nke n' agbakasi ahụ. Ọ bụ akwụkwọ a mara dịka akwụkwọ mmiri uhie nke na-apụta n' ya.

Nkejiasụsụ[dezie]

mkpọaha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ahụ na-agbakasi ya n' ihi akwụkwọ agbara dara ya n'ahụ.

Mkpọpụta[dezie]

/akwụkwọ agbara/

Akwụkwọ Agbara

Olumba[dezie]

Ekwo gbara (izzi)

Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]