Akịrịka
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie ebe o si]Ọ bụ igu nkwụ nke na-adị fịrịfịrị
Nkejiasụsụ
[dezie ebe o si]Mkpọaha
Ọmụmaatụ
[dezie ebe o si]Oji akịrịka wuo ụlọ ya.
Mkpọpụta
[dezie ebe o si]
Olumba
[dezie ebe o si]Ịgụ mpfu (izzi)
Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ
[dezie ebe o si]Bekee
[dezie ebe o si]Palm fronds.