Jump to content

Nyọ akpụ

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nyọ akpụ bụ nkata eji ayọ akpụ ị ji kwado ya maka isi ya esi nakwa iri ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Weterem nyọ akpụ unu ka m yọọ akpụ anyị ga-esi.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Oba akpụ (izzi)

Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]
  1. KÚFÙ Target page name