Gaa na ọdịnaya

Uziza

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Uziza bụ akwụkwọ nri na-enwe ísì ọma. E ji ya e si ofe, ọ kachasị ofe egusi. A makwara ya dika ọgwụ, nke na-enyere nwanyị mụrụ nwa ọhụrụ aka inweta ike.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

I ga etinye akwụkwọ ụzịza n' ofe ahụ ka ọ wee nwee isi oma

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]