Gaa na ọdịnaya

ayiya

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ayịya bụ ihe ahụ eji esi nri n' adika ahịhịa kpọrọ nkụ ma na-achaa uhie uhie. Ọ na-akpọ nkụ. Ọtụtụ ndị Igbo mara ya dika isha. Ọ na-ebi na mmiri, bụ na mmiri ka-esi ebuputa ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Ọ bụ sọọ ayịya ka o jị sitere ndị ọgbọ ya nri na mmemmé ahụ.

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Esha(izzi dialect), Ayoro

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Cray fish