Nvụla bụ ji mmiri na-adị ọcha. A na-akọ ya n' ubi. E jikwa ya asụ ụtara ji.
Aha
Anyị riri ji nvụla ụnyaahụ.
/nvụla/
White yam