Gaa na ọdịnaya

Èbèrèbé

Sitere na Wiktionary

Èbèrèbé

Nkọwa

[dezie]

Èbèrèbé bụ̀ ogbe jiakpụ e jiri mma berie ma wunye na mmiri maka ọtịta . E nwere ike ịkpọ ya akpụ́ mmiri.

Nkejiasụsụ

[dezie]

mkpọaha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ bụ sọsọ eberebe ka anyị tara n' abalị.

Mkpọpụta

[dezie]

/ɛb̤erɛbɛ/

Eberebe

Olumba

[dezie]

Ígbúwrā(lokpaukwu)

Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]